Philip O Akinyemi / David Ogbuaku
Librería Samer Atenea
Librería Aciertas (Toledo)
Kálamo Books
Librería Perelló (Valencia)
Librería Elías (Asturias)
Donde los libros
Librería Kolima (Madrid)
Librería Proteo (Málaga)
Akụkọ Baịbụlụ dị n’akwụkwọ onyonyo a ga-enyere ụmụntakịrị aka ịcheta na, agbanyeghị ihe ọbụla na-eme na ndụ ha, Chineke na-elekọta ha, na-echebekwe ha mgbe niile; ma n’ụtụtụ ma n’abalị. Ike anaghị a gwụụ Chineke; Ọ naghị ehi ụra. Chineke maazuru ihe niile ga-eme n’ọdịnihụ. Ọ naghị a gbanwe agbanwe, Ọ na-emezu nkwa Ya niile.