LIBROS DEL AUTOR: david ogbuaku

1 resultados para LIBROS DEL AUTOR: david ogbuaku

  • Jehova Na-Eche Gị Nche
    Philip O Akinyemi / David C Ogbuaku
    Akụkọ Baịbụlụ dị n’akwụkwọ onyonyo a ga-enyere ụmụntakịrị aka ịcheta na, agbanyeghị ihe ọbụla na-eme na ndụ ha, Chineke na-elekọta ha, na-echebekwe ha mgbe niile; ma n’ụtụtụ ma n’abalị. Ike anaghị a gwụụ Chineke; Ọ naghị ehi ụra. Chineke maazuru ihe niile ga-eme n’ọdịnihụ. Ọ naghị a gbanwe agbanwe, Ọ na-emezu nkwa Ya niile. ...
    Disponible

    8,36 €