Librería Samer Atenea
Kálamo Books
Librería Elías (Asturias)
Librería Kolima (Madrid)
Librería Proteo (Málaga)
Fajar lives in the city and her dream is to visit her grandparents who live in the village for sometime. Fajar loves her grandparents and they love her too. She loves helping them in their daily work and listening to their stories. To make her dream come true, her parents take Fajar and her sibling to see their grandparents. Let us follow Fajar and see why she enjoys visiting her grandparents. Fajar bi n’obodo mepere emepe, ọ na-arọkwa nrọ ịga leta nne na nna nne na nna ya ndị bi n’ime ime obodo ruo oge ụfọdụ. Fajar hụrụ nne na nna nne na nna ya n’anya, ha onwe ha hụkwara ya n’anya. Ọ na-enwe mmasị inyere ha aka n’ọrụ ha na-arụ kwa ụbọchị, nakwa ige ntị n’akụkọ ha na-akọ. Iji mee ka nrọ ya mezuo, ndị mụrụ ya kpọọrọ Fajar na nwanne ya gaa leta nne na nna nne na nna ha. Ka anyị soro Fajar hụ ihe mere o ji enwe mmasị ịga leta nne na nna nne na nna ya.