Librería Samer Atenea
Librería Aciertas (Toledo)
Kálamo Books
Librería Perelló (Valencia)
Librería Elías (Asturias)
Donde los libros
Librería Kolima (Madrid)
Librería Proteo (Málaga)
Nne Okuko aha ya bu Amba n’umu okuko ya. O nwere nsogbu ichota ebe o ga-eyi akwa ya. Ihe di egwu kpara ma wete ebe kacha nma o ga-eyi akwa ya. Mgbe o kpuchara umu okuko ya, kuziri ha otu esi akpa agwa n’otu esi ebi ndu. Otu n’ime umu okuko ya ekwenyeghi n’ihe okwuru nke kpatara nurupu isi. Ntu, nwa okuko nke a na-ekwu banyere ya, mutara ihe n’uzo siri ike.