Mohammed Umar / Yvonne Chioma Mbanefo
Librería Samer Atenea
Kálamo Books
Librería Elías (Asturias)
Librería Kolima (Madrid)
Librería Proteo (Málaga)
The king of a rich and peaceful town comes up with a plan that he believes will make him even richer. When things do not go the way he expects, he does not solve the problem. Instead, he lets his anger lead him to make an even worse decision. Will the king learn that greed can cost more than it gains? Eze nke obodo bara ọgaranya ma dị jụụ na-emepụta atụmatụ nke o kwenyere na ọ ga-eme ka ọ baa ọgaranya karịa. Mgbe ihe na-agaghị otú ọ tụrụ anya, odozighi nsogbu ahụ. Kama, ọ hapụrụ ka iwe ya mee mkpebi ka njọ. Eze ọ̀ ga-amụta na anyaukwu nwere ike ịla ihe karịa uru ya?